Ụtụtụ
ọma Ndịigbo! Sitere na PILA Chief Emerenini Family. PILA BỤ UGEGBE
NDỊIGBO Ozi Ọma: Igbo bụ Igbo,biko sụba nụ Igbo. Lee nụ nke na-eme eme
ugbu a. Ndị be anyị na-eme nke ọma n’ụwa niile. Gosi nụ ebe anyị siri
bịa. Ihere ọ na-eme gị ịsụ asụsụ Chukwu nyere anyị? Bịa soro PILA
lechaba n’igbo. Anyị na-akụzi, ede, agụ, asụ Igbo. Anyị na-akụzi aka
ọlụ, egwu, na egwuregwu dị iche iche maka na PILA BỤ UGEGBE NDỊ IGBO JI
AHỤ ỤZỌ N’ỤWA NIILE, UGO CHUKWU TUBELU PILA N’ỤWA. Onye ọ bụla na-adịghị
atụ egwu ekwu eziokwu, Chukwu na -anọnyere onye ahụ. Jisie nụ ike.
Atụmatụ na Ntụziaka ọma sitere na Chukwu ọma PILA. PILA na-awa n’ime
Chukwu. PILA senyalụ na ọma ahịa Columbia Satọdee gara aga. Foto anyị
kọwara nke ọma. Egwu dị ụbọchị ahụ. Ọtụtụ mmadụ n’ebe oriri na nkwariaku
ọma ahia Columbia nyefere ọche ha nọ na ya iji kwanyere PILA ugwu na n
Comments are closed.