Iheomume n’ulo

AKWỤKWỌ NA-ATỌ ỤTỌ (KIN 2013)
Akwụkwọ na-atọ ụtọ
Ma ọ na-ara ahụ na-mmụta
Onye were ntachiobi
Ọ ga-amụta akwụkwọ
Ma ọ bụrụ na ọ were akwụkwọ ọ na-agụ kpọrọ ihe.
Ma ọ bụrụ na ọ were akwụkwọ ọ na-agụ kpọrọ ihe.
ANYỊ BỊARA ABỊA (KIN 2013)
Anyị bịara abịa n’elụ ụwa
Ụwa anyị nọ n’ime ya
Abụghị ụlọ anyị oooo ewoo
Onye nọjue ike ya o la nụ ọ
Ụwa bụ onye nọsịa nụ ya ala nụ
ụmụ ọma ooo ooo!
**********************
EBE ANYỊ NA-AGA(KIN 2013)
Ọbụrụ na ị lezie anya
N’ebe anyanwụ si awapụta.
Iru gị abụlụ East
Azụ gị West.
Aka nri gị abụlụ South
Aka ekpe gị abụlụ North
Etu a k’anyị si amata ebe anyị na-aga.
***********************
Mgbeke Mgbeke (KIN 2013)
du du kọị kọị
Mgbafọ Mgbafọ
du du kọị kọị
Kwe na ọ ga na-aga
Oooo! ga na-aga PILA
Oooo! ga na-aga PILA
Oooo! ga na-aga PILA

Comments are closed.