Greetings in English (Ekele n’ Igbo)

Greetings in English Ekele n’Igbo
Good morning I bọọla chi?
Ị bọọ chi
Ụtụtụ ọma
Ịsaala chi
Ekele ụtụtụ
reply: Good morning/ Morning Ị bọọ chi
How are you?
How is she/he?
How are they? Kedụ  ka ị dị?
Kedụ ka ọ dị?kedụ ka ha mere?
Fine, thank you/ I’m fine Ọ di mma.
Ha dị mma.
Good afternoon Efife Ọma
Ehihie Ọma
Ị meela ehiihie
Ezigbo ehihie
Good evening Mgbede ọma
Ans: Good/ evening Mgbede ọma
Good night Kachifo
Anyasi ọma
{ans: Ka Ọbụaa
Ka ọbọọ}
Have a nice sleep Hie ụra ọfuma
Hie ụra  nke ọma
Good day
Welcome
Good afternoon
Good evening Ndeewo
{reply: O ga dịrị gị mma}
Good afternoon my son Ndeewo nwamụ
It will be well with you my child/ son/ daughter Ọ ga-adịrị  gị mma nwa m.

Casual Greetings
Hello Kọdị
Bye Ka emesịa
My friend Enyi m
Thank you Daalu/ Imeela
How is it? Kedu ka Ọdi
How is everything? Kedu ka ihe di??
Hope you are well Eji m aka na arudi gi?
How is your family? Kedu maka ezinụlọ gi?
How is your Husband? Kedụ maka di gị?
How is your Wife? Kedụ maka nwunye gị?
Come and eat Bia rie nri
Wait for  me/Excuse me
Hold on Chere m

Chere
Welcome Nnọọ
My greetings Ekene m unu
Goodbye Ka ọ mesịa
See you tomorrow Ka ọ dị echi
Chief, I greet you Chifụ, ekene m gị
Father, I greet you Nna, ekene m gị
Mother, I greet you Nne, ekene m gị
Our Fathers, I greet you Nna anyị, ekene m unu
Our Mothers, I greet you Nne anyị, ekene m unu
Uncle, I greet you Dede, ekene m gị
Aunty, I greet you Dada, ekene m gị
Morning
Afternoon
Evening Ụtụtụ
Ehihie
Mgbede

Greeting some one at work Ekene ndị  nọ  n’ọlụ
Well done at work Ji si ike na ọlụ
I believe work is going on well Eji m aka n’ọlu na -aga nke ọma
Yes, thank you Eee! Daalụ
How are you doing? Kedụ ka i mere?
I am okay
I am all right Adị m mma
Good luck
Best wishes Ihe ọma diri

Greeting to Sick people Ekele Onye ejighị ahụ 
Sorry Ndo
No Mba
Please Biko
Please please Biko biko
Yes Ekwele m
Eeye
Ịyaa.
Sorry are you Improving? Ndo! Eji m n’aka na ọ na -ebenata?
You will soon recover Oge na-eteghị aka ahụ ga-adị gị mma.
God will help you get alright – Amen Chukwu ga-eme gị  ka ahụ  dị  gị  mma- iseee!
Always pray to God, He will help you. Kpeere Chukwu ekpere mgbe dum na ọ  ga-enyere gị  aka.
Are you well now? Arụ  adịkwa  gị  mma taata?
Safe journey! Ije ọma!

Comments are closed.