EKPERE MBIDO ỤLỌAKWỤKWỌ PILA

EKPERE MBIDO ỤLỌAKWỤKWỌ PILA
(KIN 2013)
Chukwu Igbo niile, anyị ekelee gị
Ọlisa bi n'ìgwè mma mma
ooo!
Eze eluigwe gọzie, hazie, ma bulie ezi ọgbakọ ụmụ ọma Igbo niile enu.
Ihe ọbụla anyị ga-eme, ga-ebuli aha Igbo niile elu.
Ezi mmụta si na gị abịa.
Biko nye otu PILA maka ụmụ ọma Igbo niile ezi
Ịhụnanya gị pụrụ iche ha ga-eji na-ahazi ụmụ Igbo dum!
Anyị na-arịọ gị nke a site n'aha Onyenwe anyị... Iseee!

Comments are closed.