ABỤ ỤTỤTỤ ỌMA Ụtụtụ ọma nụ ụmụ Chukwu! Ya dịrị onye ọbụla mma Ya gaziere ụmụ Chukwu niile N’aha PILA…
https://pila-foundation.org/wp-content/uploads/2018/02/Ekpere-Uloakwukwu-PILA.mp3 EKPERE MBIDO ỤLỌAKWỤKWỌ PILA (KIN 2013) Chukwu Igbo niile, anyị ekelee gị Ọlisa bi n’ìgwè mma mma ooo! Eze…