Social media (Ozimozi Amasaịba)

Leenụ aha na nsụpe aha ụfọdụ n’igbo anyị:
N’echefughi okwu a kpụ n’ọnụ, e nwere iké ịtapịgharị *_Social media_* dịka *Ozimozi Amasaịba* maọbụ  *Mgbasaozi….* nke *Ngwaese,* (“WhataApp”) na *Ihuakwụkwọ*  (“Facebook) bụ abụọ n’ime ha kacha ewu ewu ugbu à… ma hapụchakwaa ndị nke à:

*bụlọọgụ* (“blogs”)
*Tụwịta* (“Twitter”)
*Oziozugbo* (“Instagram”),
*otu oziikuku* (“email groups”)
*amankátá* (“chat rooms”), nakwa
*ngwanfe* (“apps”) ndị ọzọ dị iche-iche… _ma echetere m, echeteghi m!….wee dịrị gaba(wdg)

Social Media translation class.

Comments are closed.