ỊLỤ NDỊIGBO

ỊLỤ NDỊIGBO

Ịlụ  bụ  ahịrịokwu ndịigbo ji achọ  okwu mma. Ọkaa okwu n’ala Igbo ji ilu eme akpaala okwu. Onye ahụ  ga-abụ ọkpọkọpị n’ịwa okwu Igbo agba.
Lee nụ awụsa n’ụta.

Lee nụ ilu ụfọdụ na nkọwa ya na bekee:
Ilu/Proverb – Otu mkpụrụ akwụ adịghị efu n’ọkụ
Literal meaning – One nut does not miss in the fire.
Real meaning – The fewer things we have the more careful we are about them.

Ilu/ Proverb – Ihere adịghị eme onye ara ka ọ mere ụmụ-nna ya
Literal meaning – A mad person is not as ashamed as his relatives.
Real meaning – People who know values appreciate them most. Relations are concerned most with a person’s behaviour.

Ilu/ Proverb – Otu onye tụọ izu, o gbue ọchụ
Literal meaning – If one man takes decision, he commits murder.
Real meaning – Knowledge is never complete: two heads are better than one.

Ilu/ Proverb – Ihe ehi hụrụ gbalaba ọsọ ka ọkụkụ hụrụ na-atụ ọnụ
Equivalent English meaning – Fools rush in where angels fear to tread.

Ilu/ Proverb – Oge adịghị eche mmadụ
Equivalent English meaning – Time and tide wait for nobody.

Ilu/ Proverb – Kpo ahịhịa ka obere otu ụkpa
Equivalent English meaning – A stitch in time saves nine.

Ilu Proverb – Chọọ ewu ojii ka chi dị
Equivalent English meaning – Make hay while the sun shines

Ilu/ Proverb – Gidi gidi bụ ugwu eze
Equivalent English meaning – Unity is a pride for a king.
Leenụ ịlụ ndị a tụgharịa n’asụsụ Bekee ;
1. Oke bi n’ụlọ gwara oke bi n’ọhịa n’azụ dị na ngịga.
2. Onye ụlọ ya n’agba ọkụ anaghị achụ oke.
3. A na-esi n’ụlọ mara mma pụọ n’ama.
4. Okenye anaghị anọ n’ụlọ, ewu amụọ n’ọgbụlị.
5. Ana m anwụanwụ jere n’ụlọ anwụnyụọm anya.

Comments are closed.