Egwu PILA (KIN 2013)
Bata n’ime ụgbọ
Ụgbọ PILA,
Ebe PILA na-akpụ ụgbọ
Ụgbọ ndịigbo.
******************************
PILA BỤ UGEGBE NDỊIGBO
(KIN 2013)
PILA bụ ugegbe ndịigbo
PILA bụ Ugegbe ndịigbo
chorus: PILA bụ Ugegbe ndịigbo ndịọma.
******************************
******************************
ABỤ MKPỤRỤ EDEMEDE IG
Mkpụrụ Edemede Igbo Nke Ukwu/Nnukwu( KIN,2017)
A B CH D E F G
GB GH GW H I Ị
J K KP KW L M N
Ñ NW NY O Ọ P
R S SH T U Ụ
V W Y Z.
Mkpụrụ Edemede Igbo Nke Ntakịrị/ọbele( KIN,2017)
a b ch d e f g gb
gh gw h i ị
j k kp kw l m n
ñ nw ny o ọ p
r s sh t u ụ
v w y z
ANYỊ BỊARA ABỊA (KIN 2013)
Anyị bịara abịa n’elụ ụwa
Ụwa anyị nọ n’ime ya
Abụghị ụlọ anyị oooo ewoo
Onye nọjue ike ya o la nụ ọ
Ụwa bụ onye nọsịa nụ ya ala nụ
ụmụ ọma ooo ooo!
**********************
EBE ANYỊ NA-AGA(KIN 2013)
Ọbụrụ na ị lezie anya
N’ebe anyanwụ si awapụta.
Iru gị abụlụ East
Azụ gị West.
Aka nri gị abụlụ South
Aka ekpe gị abụlụ North
Etu a k’anyị si amata ebe anyị na-aga.
***********************
Mgbeke Mgbeke (KIN 2013)
du du kọị kọị
Mgbafọ Mgbafọ
du du kọị kọị
Kwe na ọ ga na-aga
Oooo! ga na-aga PILA
Oooo! ga na-aga PILA
Oooo! ga na-aga PILA
*********************
Comments are closed.